commentProspa Ochimana - Ekwueme (feat. Osinachi Nwachukwu) - Paroles de chanson


music_note Prospa Ochimana - Ekwueme (feat. Osinachi Nwachukwu)

gospel - Nigeria - Ekwueme to the World Project (2019)

[00:17.53]Onye nwe anyi ezitewo

[00:22.40]Ndi mmoziya ka ha nonyere anyi

[00:26.98]You are the living God o

[00:30.97]Eze no one like you

[00:35.41]Ekwueme ekwueme

[00:39.38]Ekwueme ekwueme

[00:43.68]You are the living God o

[00:48.37]Eze no one like you

[00:52.68]Ekwueme ekwueme

[00:56.72]Ekwueme ekwueme

[01:00.79]You are the living God o

[01:05.01]Eze no one like you

[01:09.41]Speaking in tongues

[01:18.98]You are the living God o

[01:22.92]Eze no one like you

[01:26.98]Speaking in tongues

[01:39.89]Eze no one like you


[01:44.19]You're my healer you are my keeper

[01:48.36]My restorer my life-giver

[01:52.89]You are the living God o

[01:57.08]Eze no one like you

[02:01.59]No one can do me like you do

[02:05.24]No one can touch me like you do God eh

[02:09.44]You are the living God o

[02:14.19]Eze no one like you


[02:18.03]You picked me from the miry clay

[02:20.82]Set my feet on the rock to stay

[02:23.12]You are my promoter you are my defender

[02:26.90]You are the living God o

[02:31.07]Eze no one like you


[02:52.04]Okechi e nnukwu chi

[02:56.82]Okechi e nnukwu chi

[03:01.00]Nani gi bu ome okachie

[03:05.66]Nani ihe ikwuru bu ihe ina eme


[03:09.97]Omo okachie nnukwu chi

[03:14.05]Amama amasi amasi olori ihe loro che loro enti

[03:18.69]Agu bata ohia mgbada awara oso

[03:22.90]Ekwueme so gi bu ekwueme


[03:27.43]Ihe ikwuru bu ihe ina eme

[03:31.79]Ihe ikara bu ihe ina eme

[03:35.66]Obu onye n'ekwu ma chim kwuchasia

[03:39.78]Obu onye n'aturu chim uka chukwu


[03:44.78]Inweghi mgbanwe chukwu ebighebi e

[03:49.19]Inweghi onyiri amama amasi amasi

[03:52.82]Ebube dike okechi  ekwueme

[03:59.07]Ihe ikwu k'ina eme


[04:01.56]Oloro ihe loro ihe loro enyi kpuru odumu n'

[04:04.87]Oke nmanwu n'eta onwe ya

[04:06.60]Ogbara nkiti okwu biri n' onu ya

[04:08.63]Echeta obi esie ike gaga n' ogwu

[04:12.02]Amama amasi amasi oje n' nmuo oje na madu chukwu oma

[04:16.09]Obata ulo adinma

[04:18.05]Ebube dike ebube dike ebube dike ebube dike

[04:22.37]Ekwueme ha


[04:31.26]Ekwueme ekwueme


[04:36.34]Ekwueme ekwueme ekwueme

[04:42.13]Chi jury éluigwe we ju uwa nile

[04:44.27]Ekwueme ihe ikwuru ka ina eme

[04:49.01]Ekwueme nani gi bu ekwueme


[04:52.81]Ikuku aman'onya chi obioma

[04:57.13]Ekwueme ememue ogara ngada nga

[05:00.82]Obata ulo adi uma chukwu onye olu ebube

[05:05.11]Ekwueme ihe ikwuru ka'ina eme


[05:09.79]Obu onye n'aturu gi uka chukwu oma

[05:13.33]Obudi onye n'ekwu ma ikwuchasi chukwu ebighebi

[05:18.10]Nani gi bu ekwu eme ihe ikara bu ihe ina eme o

[05:22.45]Ekwueme ibu ekwueme


[05:26.99]Oke nmiri nke n'ebu ogwe

[05:30.59]Ebighebi eligwe oke nmanwu n'eti onwe ya

[05:35.24]Obata ulo adimma

[05:37.24]Chukwu o chukwu o chukwu o chukwu o chukwu o

[05:42.21]Ekwueme


[05:44.33]Imedawomu obi chukwu oma oletara onye emejoro chukwu oma

[05:50.34]Ekwueme chi n'echere mu so gi bu ekwueme o

[05:56.80]Ekwuemem mu mmm ekwueme


[06:01.89]See what you've done for me

[06:05.20]See how you set me free

[06:09.73]You are the living God o

[06:14.45]Eze no one like you

[06:18.58]See what you've done for me

[06:23.18]See how you delivered me

[06:27.28]You are the living God o

[06:31.46]Eze no one like you


[06:35.96]Eze no one like you

[06:39.11]Eze no one like you

[06:44.40]You are the living God o

[06:48.68]Eze no one like you


par Parkerboris , 11 avr. 2022 à 04:34

 

music_note Suggestions